JAMB Igbo 2022 · try it first
MKPARITAUKA Tunde: Aa! Aminu, ị bọọla chị? Aminu: Ech! Tunde, ị bọọla chị. Kedụ ebe ị na-ajẹ? Tunde: A na m jẹ Ọwere. Anyị nwere nzukọ n'Aladịmma. Gị kwanụ? Aminu: Ana m ejẹ Enugu. Ana m ejẹ izu ahịa n'Ụwanị. Kedụ ụgbọ ị ji ejẹ? Tunde: Agam ejị ụgbọelu. Gị kwanụ? Aminu: Aga m ejị ụgbọọlọkọ. Anyị ga-agbafẹ ọtụtụ ọbọdọ dịka Minna, Kaduna, Kafanchan, Makurdi wee ruo Enugu. Tunde: Kedụ ụbọchị ị ga-alọghachị? Aminu: Aga m alọghachị n'abalị atọ na-abịanụ, ya bụ ụbọchị ahịa nkwọ. Gị kwanụ? Tunde: Aga m alọghachị n'ụbọchị ahịa eke. Izụtala tiketi? Aminu: Ech. Akwụrụ m ọtụ narị naira. Gị kwanụ? Tunde: Ee. Akwụrụ m narị naira abụọ. Zaa ajụjụ a Kedu ụgbọ Tunde ji eme njem ya?